“OTU (Onisha State Of Mind)” Is another brand new hot and fascinating afrobeat rap song created by a Nigerian rapper, Zoro.
This melodious record which is produced by Jay Stuntz was officially released on 19 July 2014 through the label, ZoroSwagBag.
We would like you to add this undeniable hit song to your playlist, you won’t regret it yuh.
Listen up below!.
DOWNLOAD MP3
LYRICS
They know ma name already. Z, zoro Z Z swagbag.
He, yea, u know ma name already. Z, Zoro call me swagbag
Ebe obuna m n′eje ife olum n’adim n′ukwu.
Ikoo tuu m weputia nlejigodigi ukwu.
Juo ese ife nmelu mazi na adazi nnukwu
Then icheckia ya irecheckia before Icho mu okwu maka
Otu Adi Asi ndo, otu Adi ekpe udo
Ife melu charles ji solu udo juo ese
Otu Adi Asi ndo mba anyi Adi ekpe udo
Icho isuu? bia welu aka odo na umu ase
My guys na main man otu ona asi ndo
Mba nwanne otu ada asi ndo
Umu otu no na 042 otu ona asi ndo
Eeh eeh nwanne otu ada asi ndo
Umu asa julu onitsha Biko otu okana asi ndo
Mba oooo nwanne otu Ada Asi ndo
Obi apayiwaa chee na otu kana asi ndo
O maro na asi ndo ebido n’isi
Wah di do onicha ado n’idu ur boi′s comin through
Onitshalize errytan I do munwa aburo jew
Na azu ezechima kam galu skul been keepin e kul
If u ain′t talkin money ife e na ako bu cock n bull Awka road by texaco Iga afu ebe ana ele oloma Gbadataba striaght o my street o osuma
My homebois ada achi onwero onye Iga afu eze ya
N umu nwa bucha dachii mana nke obuna ifulu na ezia
Anyi Adi eme ife ndi mpi anya so
nwanne gbado anya
Maka onye wuyalie okwa aja nya mulu anya Asikwana anyi awawa e Biko na awa awa
Maka iwe anyi dika efele nkuwa ona awa awa Now we makin dollar bills, erryday
Ka anyi Je gbalisie dollyhills pepper dey
Spend one mili on a meal cuz we cuttin deal Makin hits like we own a grill “babe”
Eeh nwa ife n’eme na upper iweka
Nni oka na ofe ogbono nma nwanneka
Eh see ma imuro anya na upper iweka
Okwa eticha yi ikwuo asiyi nekwa onye nkea Imana men no na awka road, men julu omaba Men ka ji okada agbada awada ka agaba
Owolabi na junction na a function na new parts Men kana e conja na ochanja nekwa sars
Men no na nkpor umu nwa julu fegge Elozokwana na o fanzy papaya guru shege
Ahec 3 no na 33 n u know d koko
Ojoko nwa ovoko kana evuhari okporoko na okpoko
Bois no na ime ogbe, bois kana ele egbe
Mgbe chiedu oboli gu na ogboli ona ata mgbe Umu julu old road ufodu pasa woliwo
Gra, housin umu asa pipilo
Nekwanu moses muna ya no sekocha st moritz
D next day nfuia ka ona anata olili na st mary′s
My fone bu nwe ika, onye lesia mua bu oseka
D fone nwe kpachaa iligonum oseka
Mana agam eje ga alu d fone na emeka Offor plaza
Nga eji nata umu nwa number makana tata bu bazaar
Rip deri, rip chiejina
Ur boi’s na akunite odi Nnoo ka o chi ejina
Anyi hijacki lorry bulie banyi Nkisi aroli
Ebe ufodu no na uno onwu na enweonwu na enwe onwu
O ngosi gi two pa b4 itinye anyi n′akpa
Wefutie diokpa akokwanalumu jankpa
By dis tyme ka ino na agayali na ugwunabankpa Okwu n’uka no kwalu onwie ibulu onwe gi bia na akpia mkpa
Rapu ile yi aka si fa gbuolum azu na mamas
Kpali kene ego a once boi na ego enwero manners
Eeh chukwu Gozie akwaeke
Wachi lebe dolmer na headbridge
Ejision onye import, udoji onye politics
Doncha sewaba na onweedi ife n′eme
Eeh jstunt onye beat, bright sebe photo,
Nana mpadi nga clipper, nnaemeka kpuba isi Ezinne dakuba na onwedi ife n’eme sef
Koko, eeh dblack, wedaman
Ebuka banyi kpube micky mouse N.w.a,
By ndi obodo
Nwa chebiliziemu na shawarma ka kukpolia onweedi ife n’eme ighotago