“Father Word” Is an amazing afrobeat inspired highlife music created by two talented Nigerian comedians, MC Yom and Lord Zeus.
And this compelling music is released on 26 December 2022 through Naijacertify Media.
Check out the Melody of this tune and enjoy it with the volume of your speaker on the 100 level.
Listen up below!.
DOWNLOAD MP3
LYRICS
Abobi biko open dentist your elephant umbrella
Let me fire to your Banana leave
(Aje)
You know that it is written that the righteous one will always flourish like a palm tree
Let all the Okpekeses and akpakases to see danger and apply caution
For those odi ọsịsọ
(It’s it’s Barmy on the beat)
M cheta okwu nna m gwalu m gbebulu gboo n’ụwa
Ọ sị na m mezie ndụ m emezi n’ụwa
Nwe ike keta oke n’aka Chukwu Olisa
Ọra amulogo na nke natara Chukwu kasị akasi oh woh
Nke Chukwu nyelum na o ya kasị oh
Obodo amalugo adigi esi ife nwere ibobo ngo oh
Oke osisi gbasie n’ụwa ma onweghi anụ bee ya
Oburu anụnụ ebe n’ụwa, inugo olu m ọ ga buru m oganiru n’ụwa
Eiyah, ọ ga buru m oganiru oh
Eiyah eh, ọ ga buru m oganiru oh
Ife anyị yolu chi olisa, ọ ga buru anyi oganiru oh
Ube m ube m ma raba nu o, ọ ga buru m oganiru oh
It is only a mannerless nwa nza that is solidify finish and fire to his momarado
Mummy come let us go the wojik of dondokiliso
Ọkwa nwa nza rijuo afọ, ọ si nne ya ka ha maa aka
MC Yomi, Nna oh, gwa nu ndia okwu
Nwaeze, imakwa
Igbo amalugo na ube mmonwu kam na eberu bere nu wo wo
Obodo amalugo na ugboro naabu ka ekwe n’akpo dike na ndụ
Okwa ekwe kpo dike na ndụ n’ụwa
Okpo nu dike n’onwu n’ụwa
Ka anyị buru n’obi na nke anyị metele n’ụwa anyi metele n’ anyi ebulu naba bee Chukwu
Onye malu isi ga echi eze o
Cheta okwu nnamu gwalum mgbe Bulu gboo eeh
Okpo m nwa m biko mezie ndụ gị emezie (na ụwa dị n’ihu)
Ọkwa ana egosi nwata ebe awọ n’ime okwute n’ụwa
Atutolu ya aka na awọ na okwute n’eyi
Ochelu nke oga emenyi na élú ụwa
Ayoba si odachi ekwe na ya n’ụwa
Ubosi o ji esi Ike na enu ụwa, yoba si ụkwụ apuna ya ezi (inulu ya)
Ogba afia doo gbakwa nke isi ga ebunwa n’ụwa
O buu nwa (bukwa nke nwelu agwa)
M cheta okwu nna m gwalu m ngbe bulu gboo ooo ooo!!!
Ọ sị na m dozie ndụ m odozie n’ụwa
Ọ bụrụ na m dozie ndụ m, nwe ike keta oke n’aka Chukwu Okike
Ọra amulogo na nke natara Chukwu kasị akasi oh oh
Eiyah, ọ ga buru m oganiru oh
Eiyah eh, ọ ga buru m oganiru oh
Ife anyị yolu chi olisa, ọ ga buru anyi oganiru oh
Ube m ube m ma raba nu o, ọ ga buru m oganiru oh
Dear arakamus
Baba biko kwa we go by the wojik of Julius begger
Via your calabirity, you are the most high God o nna oh
Ịgba ya draw, o dowa
We are heading to, for onward ife di iche, onward blessmentua via our sacramental glory
So that those that are trying by wojik of computer science will Pichikom some agbaya ola
So that anyị nalu kwanu ụnọ ka onwe ife anyị ga akoro our mother
Because it is an agwa ọjọ for a powerses that trises a fourthy years parenteses
Onwebe ife o ga akoro our mother checkie nu nna o
Do you find Sheldox useful? Click here to give us five stars rating!